Religion

What Igbo Bible (Akwukwo nso Igbo) Says today

N’ezie, ịdị mma na obiọma ga na-eso m ụbọchị niile nke ndụ m; M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.- Abụ- ọma 23:6

Translation: Surely goodness and mercy shall follow me all the days of my life; and I will dwell in the house of the LORD forever.- Psalm 23:6.

Iguwo akwukwo no n'ubochi ta'a?

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Dị ka ugwu si gba Jerusalem gburugburu, Otu ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu Malite ugbu a, ruo mgbe ebighị ebi.- Abụ-ọma 125:2

Translation: As the mountains surround Jerusalem, so the LORD surrounds His people from this time forth and forever.- Psalm 125:2

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Kraịst mere ka anyị pụa n'oru ka anyị we nwere onwe-anyị: ya mere kwdosienụ ike, unu ekwela ka unu bụrụ oru ọzọ.- Ndị Galetịa 5:1

Translation: Christ has made us free, and do not be entangled again with a yoke of bondage.- Galatians 5:1

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa...

Nwa nke mmadụ abiaghị ka ejere Ya ozi, kama ka O je ozi, ka O were kwa ndụ-Ya nye ka ọ bụrụ ihe ngbapụta ọtụtụ mmadụ.- Mak 10:45

Translation: The Son of Man did not come to be served, but to serve, and to give His life a ransom for many.- Mark 10:45

Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya, ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.- Ilu 10:22

Translation: The blessing of the LORD makes one rich, and He adds no sorrow with it.- Proverb 10:22

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa...

Chineke zitere Ọkpara-Ya n'ụwa ọ bụghị ka O kpe ụwa ikpe; kama ka ewe site n'aka-Ya we zọpụta ụwa.- Jọn 3:17

God did not send His Son into the world to condemn the world, but that the world through Him might be saved.- John 3:17

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa...

N'ihi na dịka ọnwụ dịrị mmadụ nile nime Adam, ọ bụ kwa otu a ka ageme ka mmadụ nile dị ndụ nime Kraịst.- 1 Ndị Kọrịnt 15:22

Translation: For as in Adam all die, even so in Christ all shall be made alive.- 1 Corinthians 15:22

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa...

Nwa nke mmadụ abiaghị ka ejere Ya ozi, kama ka O je ozi, ka O were kwa ndụ-Ya nye ka ọ bụrụ ihe ngbapụta ọtụtụ mmadụ.- Mak 10:45

The Son of Man did not come to be served, but to serve, and to give His life a ransom for many.- Mark 10:45

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke bụ Mmụọ, ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.- Jọn 4:24

Translation: God is spirit, and those who worship him must worship in spirit and truth.- John 4:24

Pages