Religion

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

N'ihi na dịka ọnwụ dịrị mmadụ nile nime Adam, ọ bụ kwa otu a ka ageme ka mmadụ nile dị ndụ nime Kraịst.- 1 Ndị Kọrịnt 15:22

Translation: For as in Adam all die, even so in Christ all shall be made alive.- 1 Corinthians 15:22

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke dị mma, obi ebere-Ya dị rue mgbe ebighị-ebi, ezi-okwu- Ya nadịgide rue ebighị-ebi.- Abụ-ọma 100:5

Translation: The LORD is good; His mercy is everlasting, and His truth endures to all generations.- Psalm 100:5

Ana m asị unu, Na-arịọnụ, a ga- enye unu; na-achọnụ, unu ga- achọta; na-akụnụ aka, a ga- emeghere unu.- Luk 11:9

Translation: I say to you, ask, and it will be given to you; seek, and you will find; knock, and it will be opened to you.- Luke 11:9

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Jizọs Kraịst buuru mmehie anyị n'ahụ-Ya n’elu osisi ahụ, ka anyị wee sepụ aka ná mmehie ma bie ndụ n’ezi omume.- 1 Pita 2:24

Translation: He bore our sins in His own body on the tree, that we, having died to sins, might live for righteousness.- 1 Peter 2:24

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, M'ga-ekpe ekpere, m'ga-ebe-si-kwa akwa ike, Ọ na- anụkwa olu m.- Abụ-ọma 55:17

Translation: Evening and morning and at noon I will pray, and cry aloud, and He shall hear my voice.- Psalm 55:17

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, M'ga-ekpe ekpere, m'ga-ebe-si-kwa akwa ike, Ọ na- anụkwa olu m.- Abụ-ọma 55:17

Translation: Evening and morning and at noon I will pray, and cry aloud, and He shall hear my voice.- Psalm 55:17

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke dị mma, obi ebere-Ya dị rue mgbe ebighị-ebi, ezi-okwu- Ya nadịgide rue ebighị-ebi.- Abụ-ọma 100:5

Translation: The LORD is good; His mercy is everlasting, and His truth endures to all generations.- Psalm 100:5 

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Ndị m'hụrụ n'anya, ka anyị hụrịta nụ onwe-anyị n'anya: n'ihi na ịhụ-n'anya bụ ihe si na Chineke pụta.- 1 Jọn 4:7

Translation: Beloved, let us love one another, for love is of God.- 1 John 4:7

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chinekem, na Gị ka m'tukwasiworo obi, Ekwela ka ihere mem; Ekwela ka ndị irom meriem.- Abụ-ọma 25:2

Translation: O my God, I trust in You; let me not be ashamed; let not my enemies triumph over me.- Psalm 25:2

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Credit: Igbo Bbible

Nwafor, Church Elder Arraigned In Court For Allegedly Stealing N10 Million From His Pastor

Umu-Igbo kedu kwanu ife ifere bu nke a?

The Economic and Financial Crimes Commission, EFCC on Wednesday April 26th arraigned an Onitsha based businessman Chris Onyebuchi Ijeoma alongside his company, Tellers International Limited before Justice I.B.Gafai of the Federal High Court, Awka, Anambra state on a two-count charge of obtaining money under false pretense and stealing the sum of N10million belonging to the head pastor and general overseer of a Pentecostal church in the commercial city.

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke zitere Ọkpara-Ya n'ụwa ọ bụghị ka O kpe ụwa ikpe; kama ka ewe site n'aka-Ya we zọpụta ụwa.- Jọn 3:17

Translation: God did not send His Son into the world to condemn the world, but that the world through Him might be saved.- John 3:17

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Fr Mbaka Shares Love With One Of Choir Members Who Gave Birth To Triplets

The popular Enugu-based Catholic Priest, Fr. Ejike Mbaka, took love to one of his church’s Choir members identified as Mrs. Patience who was delivered of  triplets.

Fr. Mbaka announced the “miracle” via his ministry’s facebook page, Adoration Ministry Enugu Nigerian Group Page

He wrote: “One of our singers Mrs. Patience has just delivered triplets. Blessed be the God of Adoration Ministry. We celebrate with the family. We claim this triple blessing for every family seeking for the fruit of the womb. May this and more be your portion in Jesus name Amen.

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke dị mma, obi ebere-Ya dị rue mgbe ebighị-ebi, ezi-okwu- Ya nadịgide rue ebighị-ebi.- Abụ-ọma 100:5

Translation: the LORD is good; His mercy is everlasting, and His truth endures to all generations.- Psalm

Pages