Religion

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Chineke bụ Mmụọ, ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.- Jọn 4:24

Translation: God is spirit, and those who worship him must worship in spirit and truth.- John 4:24.

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Detụnụ Onye-nwe-anyị ire ka unu hụ na ọ dị mma; Ngọzị na- adịrị onye ọ bụla nke tụkwasịrị Ya obi.- Abụ-ọma 34:8

Oh, taste and see that the LORD is good; blessed is the man who trusts in Him!- Psalm 34:8

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

The Dynamism Of The Existence Of God...His Powers

The laughable and undignifying arguement of the evolutionist philosophers has somewhat garnered some sort of tremendous attention in universal scholarship. The thought of this set of scientific theorists which they say, is provoked by the irrationality of the religious dogmatic belief in  the existence of God on the one hand and the creation of all being on the other hand.

Chief Victor Umeh Set To Be Adorned With The Papal Knight

The Catholic Bishop of Awka Diocese, Most Rev Paulinus Ezeokafor have fixed Saturday 22nd April 2017 for Chief Sir (Dr) Victor Umeh's Papal Knight investiture following Pope Francis' approval of the conferment of the Knighthood of the Order of Pope Saint Sylvester.

The event is scheduled at St. Patrick's Cathedral Awka, by 9:30am.

The Papal Honour is intended to honour Roman Catholic lay people who are actively involved in the life of the church, particularly as it is exemplified in the exercise of their professional duties and mastership of different arts.

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Detụnụ Onye-nwe-anyị ire ka unu hụ na ọ dị mma; Ngọzị na- adịrị onye ọ bụla nke tụkwasịrị Ya obi.- Abụ-ọma 34:8

Translation: Oh, taste and see that the LORD is good; blessed is the man who trusts in Him!- Psalm 34:8 

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

 

Credit: Igbo Bible

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

N’anyasị, n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, M'ga-ekpe ekpere, m'ga-ebe-si-kwa akwa ike, Ọ na- anụkwa olu m.- Abụ-ọma 55:17

Translation: evening and morning and at noon I will pray, and cry aloud, and He shall hear my voice.- Psalm 55:17

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

 

Rev Kings And Others To Be Hanged Soon

 

Nwafor, Chukwuemeka Ezeugo popularly known as Rev. King is on the line to be executed by the Lagos State Government will soon executeas alongside others on death row in Lagos prisons.

State Attorney General and Commissioner for Justice, Adeniji Kazeem confirmed this to PM News at a ministerial press conference in Lagos today, stating that the state government was reviewing the matter with a view to taking a crucial decision very soon.

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

N'ihi na dịka ọnwụ dịrị mmadụ nile nime Adam, ọ bụ kwa otu a ka ageme ka mmadụ nile dị ndụ nime Kraịst.- 1 Ndị Kọrịnt 15:22 .

Translation: For as in Adam all die, even so in Christ all shall be made alive.- 1 Corinthians 15:22

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Gini mere unu nachọ Onye dị ndụ n'etiti ndị nwụrụ anwụ? Ọ nọghị n'ebe a, kama O siwo n'ọnwụ bilie.- Luk 24:5-6

Translation: Tr"Why do you seek the living among the dead? "He is not here, but is risen!- Luke 24:5-6

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Gini mere unu nachọ Onye dị ndụ n'etiti ndị nwụrụ anwụ? Ọ nọghị n'ebe a, O siwo n'ọnwụ bilie.- Luk 24:5-6

Why do you seek the living among the dead? "He is not here, but is risen!- Luke 24:5-6

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

 

Igbo Will Not Be President In 2019...Primate Elijah Ayodele

Founder of INRI Evangelical Spiritual Church, Oke-Afa, Lagos, Primate Elijah Babatunde Ayodele, who prefers to be simply addressed as Servant of the Most High is out with another prediction; this time in relations to the Indigenous People of Biafra (IPOB) and the 2019 elections.

Primate Ayodele warns the Federal government and politicians not to underestimate IPOB during the 2019 elections.

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Ọ bụrụ kwa na ị gewere obi-gị kwere na Chineke mere ka O si na ndị nwụrụ anwụ bilie, agazọpụta gị.- Ndị-Rom 10:9

Translation: If you confess with your mouth,"Jesus is Lord,"& believe in your heart that God raised him from the dead, you will be saved- Rom 10:9

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

 

What Igbo Bible (Akwukwo nso) Says Today

Ife a bu ife akwụkwọ nsọ kwuru n'ubochi taa....

Anyị onwe anyị ahụwo ma na- agba àmà na Nna ahụ zitere Ọkpara ya ka ọ bụrụ Onye Nzọpụta nke ụwa.- 1 Jon 4:14

 Translation: We have seen and testify that the Father has sent the Son as Savior of the world.- 1 John 4:14

Iguwo akwụkwọ nsọ gi taa? Biko gbaa mbọ gụọ akwụkwọ nsọ  gi...

Pages